16 “Gaa, kpọkọta ndị Juu niile nọ na Shushan,+ buokwanụ ọnụ+ n’ihi m, unu erikwala ihe oriri ma ọ bụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ruo ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+ Mụ onwe m na ụmụ agbọghọ+ m ga-ebukwa ọnụ, e mesịa, m ga-agakwuru eze, bụ́ ihe iwu na-akwadoghị; ọ bụrụ na m ga-anwụ,+ ka m nwụọ.”