Abụ Ọma 34:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya Jehova dị n’ebe ndị ezi omume nọ,+Ntị ya dịkwa ná mkpu enyemaka ha na-eti.+ Abụ Ọma 55:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Tụkwasị Jehova ibu arọ gị,+Ya onwe ya ga-akwadokwa gị.+Ọ dịghị mgbe ọ ga-ekwe ka onye ezi omume maa jijiji.+ Abụ Ọma 62:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile.+Wụpụnụ obi unu n’ihu ya dị ka mmiri.+Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ Sila. Abụ Ọma 115:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Izrel, tụkwasịnụ Jehova obi;+Ọ bụ onye na-enyere ha aka, bụrụkwa ọta ha.+ Ilu 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ịtụ mmadụ egwu na-eweta ọnyà,+ ma a ga-echebe onye tụkwasịrị Jehova obi.+ Ndị Rom 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ndị tinyere ndụ ha n’ihe ize ndụ+ n’ihi mkpụrụ obi m. Ọ bụghị naanị m na-ekele ha, kama ọgbakọ niile nke ndị mba ọzọ na-ekelekwa ha;+
22 Tụkwasị Jehova ibu arọ gị,+Ya onwe ya ga-akwadokwa gị.+Ọ dịghị mgbe ọ ga-ekwe ka onye ezi omume maa jijiji.+
8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile.+Wụpụnụ obi unu n’ihu ya dị ka mmiri.+Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ Sila.
4 ndị tinyere ndụ ha n’ihe ize ndụ+ n’ihi mkpụrụ obi m. Ọ bụghị naanị m na-ekele ha, kama ọgbakọ niile nke ndị mba ọzọ na-ekelekwa ha;+