Daniel 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ahụ, ahụ́ eze chagharịrị, ihe dị ya n’uche menyekwara ya ụjọ,+ nkwonkwo úkwù ya nọkwa na-echikwapụ,+ ikpere ya wee na-akụkọta ọnụ.+
6 N’oge ahụ, ahụ́ eze chagharịrị, ihe dị ya n’uche menyekwara ya ụjọ,+ nkwonkwo úkwù ya nọkwa na-echikwapụ,+ ikpere ya wee na-akụkọta ọnụ.+