Abụ Ọma 102:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mba dị iche iche ga-atụkwa egwu aha Jehova,+Ndị eze niile nke ụwa ga-atụkwa egwu ebube gị.+