Abụ Ọma 138:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova, ndị eze niile nke ụwa ga-eto gị,+N’ihi na ha ga-anụworị okwu si n’ọnụ gị. Aịzaya 60:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mba niile ga-abata n’ìhè gị,+ ndị eze+ ga-abatakwa n’ìhè gị nke na-enwu gbaa.+ Zekaraya 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọtụtụ ndị nakwa mba ndị dị ike ga-abịa chọọ Jehova nke ụsụụ ndị agha n’ime Jeruselem,+ meekwa ka obi Jehova jụrụ.’
22 Ọtụtụ ndị nakwa mba ndị dị ike ga-abịa chọọ Jehova nke ụsụụ ndị agha n’ime Jeruselem,+ meekwa ka obi Jehova jụrụ.’