Abụ Ọma 69:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ka anya gbaa ha ọchịchịrị ka ha ghara ịhụ ụzọ;+Meekwa ka úkwù na-ama ha jijiji mgbe niile.+ Aịzaya 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ ya mere úkwù ji na-egbu m mgbu nke ukwuu.+ Anọ m n’ihe mgbu, dị ka ihe mgbu nke nwaanyị na-amụ nwa.+ Obi erughị m ala, n’ihi ya anaghị m anụ ihe; uche akpaghasịwo m, n’ihi ya anaghị m ahụ ụzọ.
3 Ọ bụ ya mere úkwù ji na-egbu m mgbu nke ukwuu.+ Anọ m n’ihe mgbu, dị ka ihe mgbu nke nwaanyị na-amụ nwa.+ Obi erughị m ala, n’ihi ya anaghị m anụ ihe; uche akpaghasịwo m, n’ihi ya anaghị m ahụ ụzọ.