Jeremaya 50:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 “Eze Babịlọn anụwo akụkọ banyere ha,+ aka ya wee kụda.+ Nsogbu dị! Ọ nọ n’oké ihe mgbu, dị nnọọ ka nwaanyị na-amụ nwa.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ọ bụla ha+ na-asị: “Udo+ na obi iru ala!” mgbe ahụ ka mbibi mberede+ ga-abịakwasị ha n’otu ntabi anya dị nnọọ ka ihe mgbu nke na-abịakwasị nwaanyị dị ime;+ ha agaghịkwa agbanahụ ya ma ọlị.+
43 “Eze Babịlọn anụwo akụkọ banyere ha,+ aka ya wee kụda.+ Nsogbu dị! Ọ nọ n’oké ihe mgbu, dị nnọọ ka nwaanyị na-amụ nwa.+
3 Mgbe ọ bụla ha+ na-asị: “Udo+ na obi iru ala!” mgbe ahụ ka mbibi mberede+ ga-abịakwasị ha n’otu ntabi anya dị nnọọ ka ihe mgbu nke na-abịakwasị nwaanyị dị ime;+ ha agaghịkwa agbanahụ ya ma ọlị.+