Ezikiel 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Aka niile ga na-akụda;+ ikpere niile ga na-agụsịkwa mmiri.+ Nehọm 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Obodo tọgbọ n’efu, tọgbọrọkwa chakoo, ọ ghọwokwa mkpọmkpọ ebe!+ Obi na-alọkwa+ ndị mmadụ mmiri, ikpere+ na-ama ha jijiji, úkwù+ na-egbukwa mmadụ niile oké mgbu; ihu ha niile achagharịwokwa.+
10 Obodo tọgbọ n’efu, tọgbọrọkwa chakoo, ọ ghọwokwa mkpọmkpọ ebe!+ Obi na-alọkwa+ ndị mmadụ mmiri, ikpere+ na-ama ha jijiji, úkwù+ na-egbukwa mmadụ niile oké mgbu; ihu ha niile achagharịwokwa.+