Aịzaya 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Lee! Jehova na-eme ka ala a tọgbọrọ n’efu, na-emekwa ka ọ bụrụ mkpọmkpọ ebe,+ o kpuwo ya ihu,+ chụsasịakwa ndị bi na ya.+ Zefanaya 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ọ ga-esetị aka ya n’ebe ugwu, ọ ga-ebibikwa Asiria.+ Ọ ga-emekwa ka Ninive bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ógbè nke mmiri na-adịghị dị ka ala ịkpa.
24 Lee! Jehova na-eme ka ala a tọgbọrọ n’efu, na-emekwa ka ọ bụrụ mkpọmkpọ ebe,+ o kpuwo ya ihu,+ chụsasịakwa ndị bi na ya.+
13 “Ọ ga-esetị aka ya n’ebe ugwu, ọ ga-ebibikwa Asiria.+ Ọ ga-emekwa ka Ninive bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ógbè nke mmiri na-adịghị dị ka ala ịkpa.