Joshụa 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe anyị nụrụ ya, obi malitere ịlọ anyị mmiri,+ ọ dịghịkwa ume ọ bụla dị n’ime onye ọ bụla n’ihi unu,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chineke n’eluigwe nakwa n’ụwa.+ Abụ Ọma 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A wụpụwo m dị ka mmiri,+Ọkpụkpụ m niile ekwokapụsịwo.+Obi m dịzi ka mgbá aṅụ;+Ọ gbazewo n’ime ime afọ m.+ Aịzaya 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ ya mere aka niile ga-eji kụda, obi ga-alọkwa mmadụ efu mmiri.+
11 Mgbe anyị nụrụ ya, obi malitere ịlọ anyị mmiri,+ ọ dịghịkwa ume ọ bụla dị n’ime onye ọ bụla n’ihi unu,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chineke n’eluigwe nakwa n’ụwa.+
14 A wụpụwo m dị ka mmiri,+Ọkpụkpụ m niile ekwokapụsịwo.+Obi m dịzi ka mgbá aṅụ;+Ọ gbazewo n’ime ime afọ m.+