Diuterọnọmi 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị isi agha ahụ ga-agwa ha okwu ọzọ, sị, ‘È nwere onye na-atụ egwu, nke obi na-esighịkwa ike?+ Ya laghachi n’ụlọ ya, ka o wee ghara ime ka obi lọọ ụmụnna ya mmiri dị ka obi na-alọ ya mmiri.’+ Matiu 26:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 O wee sị ha: “Ọ na-ewute mkpụrụ obi m nke ukwuu, ọbụna ruo ọnwụ.+ Nọrọnụ n’ebe a, sorokwanụ m na-eche nche.”+ Mak 14:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee kpọrọ Pita, Jems na Jọn.+ Ọ malitere inwe mwute, na-echegbukwa onwe ya nke ukwuu.+
8 Ndị isi agha ahụ ga-agwa ha okwu ọzọ, sị, ‘È nwere onye na-atụ egwu, nke obi na-esighịkwa ike?+ Ya laghachi n’ụlọ ya, ka o wee ghara ime ka obi lọọ ụmụnna ya mmiri dị ka obi na-alọ ya mmiri.’+
38 O wee sị ha: “Ọ na-ewute mkpụrụ obi m nke ukwuu, ọbụna ruo ọnwụ.+ Nọrọnụ n’ebe a, sorokwanụ m na-eche nche.”+