28 Olee ebe anyị ga-agbago? Ụmụnne anyị emewo ka obi lọọ anyị mmiri,+ sị: “N’ebe ahụ, anyị hụrụ ndị gbara agba ma too ogologo karịa anyị,+ hụkwa nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe+ nakwa ụmụ Enak.”’+
13 Mgbe ahụ, Pọl sịrị ha: “Gịnị ka unu na-eme site n’ịkwa ákwá+ na ime ka obi ghara isi m ike?+ Ka obi sie unu ike na adị m njikere ọ bụghị naanị ịbụ onye a ga-eke agbụ kamakwa ịnwụ+ na Jeruselem n’ihi aha Onyenwe anyị Jizọs.”