Diuterọnọmi 1:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Olee ụdị ebe anyị na-aga? Ụmụnne anyị mere ka obi mapụ anyị.*+ Ha sịrị: “Ndị bi n’ebe ahụ dị ukwuu ma too ogologo karịa anyị. Obodo ha dị ukwuu, a rụsikwara ha ike ruo n’eluigwe.*+ Anyị hụkwara ndị Anakim+ n’ebe ahụ.”’ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:28 Ụlọ Nche,8/15/2013, p. 11
28 Olee ụdị ebe anyị na-aga? Ụmụnne anyị mere ka obi mapụ anyị.*+ Ha sịrị: “Ndị bi n’ebe ahụ dị ukwuu ma too ogologo karịa anyị. Obodo ha dị ukwuu, a rụsikwara ha ike ruo n’eluigwe.*+ Anyị hụkwara ndị Anakim+ n’ebe ahụ.”’