Diuterọnọmi 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Olee ebe anyị ga-agbago? Ụmụnne anyị emewo ka obi lọọ anyị mmiri,+ sị: “N’ebe ahụ, anyị hụrụ ndị gbara agba ma too ogologo karịa anyị,+ hụkwa nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe+ nakwa ụmụ Enak.”’+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:28 Ụlọ Nche,8/15/2013, p. 11
28 Olee ebe anyị ga-agbago? Ụmụnne anyị emewo ka obi lọọ anyị mmiri,+ sị: “N’ebe ahụ, anyị hụrụ ndị gbara agba ma too ogologo karịa anyị,+ hụkwa nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe+ nakwa ụmụ Enak.”’+