Diuterọnọmi 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị isi agha ahụ ga-agwa ha okwu ọzọ, sị, ‘È nwere onye na-atụ egwu, nke obi na-esighịkwa ike?+ Ya laghachi n’ụlọ ya, ka o wee ghara ime ka obi lọọ ụmụnna ya mmiri dị ka obi na-alọ ya mmiri.’+
8 Ndị isi agha ahụ ga-agwa ha okwu ọzọ, sị, ‘È nwere onye na-atụ egwu, nke obi na-esighịkwa ike?+ Ya laghachi n’ụlọ ya, ka o wee ghara ime ka obi lọọ ụmụnna ya mmiri dị ka obi na-alọ ya mmiri.’+