Diuterọnọmi 20:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị isi ndị agha ga-ajụkwa ha, sị, ‘È nwere onye ụjọ na-atụ, nke obi na-amapụkwa?+ Ya laghachi n’ụlọ ya, ka ọ ghara ime ka obi mapụwa ụmụnna ya otú ọ na-amapụ ya.’*+
8 Ndị isi ndị agha ga-ajụkwa ha, sị, ‘È nwere onye ụjọ na-atụ, nke obi na-amapụkwa?+ Ya laghachi n’ụlọ ya, ka ọ ghara ime ka obi mapụwa ụmụnna ya otú ọ na-amapụ ya.’*+