Ndị Ikpe 7:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Biko, maara ha ọkwa, sị, ‘Onye ọ bụla ụjọ na-atụ ma ọ bụ onye na-ama jijiji, ya lawa.’”+ Gidiọn wee nwalee ha. Puku mmadụ iri abụọ na puku abụọ (22,000) n’ime ha wee laa, ya afọdụ puku mmadụ iri (10,000).
3 Biko, maara ha ọkwa, sị, ‘Onye ọ bụla ụjọ na-atụ ma ọ bụ onye na-ama jijiji, ya lawa.’”+ Gidiọn wee nwalee ha. Puku mmadụ iri abụọ na puku abụọ (22,000) n’ime ha wee laa, ya afọdụ puku mmadụ iri (10,000).