Ọnụ Ọgụgụ 13:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe ha bịarutere na ndagwurugwu Eshkọl,+ ha gbuturu otu alaka osisi vaịn nke mịrị otu ụyọkọ mkpụrụ vaịn.+ Mmadụ abụọ n’ime ndị ikom ahụ wee jiri okporo osisi buru ya, butekwa mkpụrụ pọmigranet+ ụfọdụ na mkpụrụ fig ụfọdụ. Diuterọnọmi 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha wee tụgharịa gbagoo n’ógbè+ ahụ bụ́ ugwu ugwu, ruokwa na ndagwurugwu Eshkọl+ wee ledo ya.
23 Mgbe ha bịarutere na ndagwurugwu Eshkọl,+ ha gbuturu otu alaka osisi vaịn nke mịrị otu ụyọkọ mkpụrụ vaịn.+ Mmadụ abụọ n’ime ndị ikom ahụ wee jiri okporo osisi buru ya, butekwa mkpụrụ pọmigranet+ ụfọdụ na mkpụrụ fig ụfọdụ.