Ọnụ Ọgụgụ 13:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ha bịarutere na Ndagwurugwu Eshkọl,+ ha gbuturu otu alaka osisi vaịn nke mịrị nnukwu ụyọkọ mkpụrụ vaịn. Mmadụ abụọ n’ime ụmụ nwoke ahụ ji okporo osisi buru ya. Ha butekwara ụfọdụ mkpụrụ pomigranet na ụfọdụ mkpụrụ fig.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:23 Ụlọ Nche,6/15/2006, p. 16
23 Mgbe ha bịarutere na Ndagwurugwu Eshkọl,+ ha gbuturu otu alaka osisi vaịn nke mịrị nnukwu ụyọkọ mkpụrụ vaịn. Mmadụ abụọ n’ime ụmụ nwoke ahụ ji okporo osisi buru ya. Ha butekwara ụfọdụ mkpụrụ pomigranet na ụfọdụ mkpụrụ fig.+