Ọnụ Ọgụgụ 13:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe ha bịarutere na ndagwurugwu Eshkọl,+ ha gbuturu otu alaka osisi vaịn nke mịrị otu ụyọkọ mkpụrụ vaịn.+ Mmadụ abụọ n’ime ndị ikom ahụ wee jiri okporo osisi buru ya, butekwa mkpụrụ pọmigranet+ ụfọdụ na mkpụrụ fig ụfọdụ. Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:23 Ụlọ Nche,6/15/2006, p. 16
23 Mgbe ha bịarutere na ndagwurugwu Eshkọl,+ ha gbuturu otu alaka osisi vaịn nke mịrị otu ụyọkọ mkpụrụ vaịn.+ Mmadụ abụọ n’ime ndị ikom ahụ wee jiri okporo osisi buru ya, butekwa mkpụrụ pọmigranet+ ụfọdụ na mkpụrụ fig ụfọdụ.