Diuterọnọmi 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Olee ebe anyị ga-agbago? Ụmụnne anyị emewo ka obi lọọ anyị mmiri,+ sị: “N’ebe ahụ, anyị hụrụ ndị gbara agba ma too ogologo karịa anyị,+ hụkwa nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe+ nakwa ụmụ Enak.”’+ Diuterọnọmi 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ndị dị ike ma too ogologo, ụmụ Enak,+ bụ́ ndị gị onwe gị maara, ndị ị nụkwara ka a na-ekwu banyere ha, sị, ‘Ònye pụrụ iguzosi ike n’ihu ụmụ Enak?’
28 Olee ebe anyị ga-agbago? Ụmụnne anyị emewo ka obi lọọ anyị mmiri,+ sị: “N’ebe ahụ, anyị hụrụ ndị gbara agba ma too ogologo karịa anyị,+ hụkwa nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe+ nakwa ụmụ Enak.”’+
2 ndị dị ike ma too ogologo, ụmụ Enak,+ bụ́ ndị gị onwe gị maara, ndị ị nụkwara ka a na-ekwu banyere ha, sị, ‘Ònye pụrụ iguzosi ike n’ihu ụmụ Enak?’