-
Ezikiel 21:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Ọ ga-erukwa na, ọ bụrụ na ha asị gị, ‘Gịnị mere i ji na-asụ ude?’+ ị ga-asị ha, ‘Ọ bụ n’ihi ozi nke na-abịa.’+ N’ihi na ọ ga-abịarịrị,+ obi ga-alọkwa onye ọ bụla mmiri.+ Aka niile ga-akụda, mmụọ ọ bụla ga-ada mbà, ikpere niile ga-agụsịkwa mmiri.+ ‘Lee! Ọ ga-abịarịrị,+ a ga-emekwa ka o mezuo,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
-