Jeremaya 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee! E nwere ndị si n’ala dị n’ebe ugwu na-abịa, e nwere nnukwu mba nke a ga-esi n’ime ime ụwa kpọtee.+
22 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee! E nwere ndị si n’ala dị n’ebe ugwu na-abịa, e nwere nnukwu mba nke a ga-esi n’ime ime ụwa kpọtee.+