36 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-ekpechite ọnụ gị,+ m ga-abọkwara gị ọbọ.+ M ga-eme ka oké osimiri ya taa, m ga-emekwa ka olulu mmiri ya taa.+
12 Mmụọ ozi nke isii+ wee wụpụ ihe dị n’efere ya n’elu osimiri ukwu bụ́ Yufretis,+ mmiri ya wee takpọọ,+ ka e wee kwadebere ndị eze si n’ọwụwa anyanwụ ụzọ.+