Aịzaya 46:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Bel+ ehulatawo,+ Nibo huuru ehuru; arụsị ha+ aghọọla ibu anụ ọhịa na anụ ụlọ ga na-ebu. Ibu ha, bụ́ ngwongwo ha, aghọọla ibu arọ nke anụmanụ ike gwụrụ ga na-ebu. Jeremaya 51:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 “Ya mere, lee! oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-elebara ihe oyiyi ya a pịrị apị anya.+ Onye a mara ube ga-asụkwa ude n’ala ya dum.”+ Daniel 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha ṅụrụ mmanya, ha tokwara chi ha ndị e ji ọlaedo na ọlaọcha, ọla kọpa, ígwè, osisi na nkume mee.+
46 Bel+ ehulatawo,+ Nibo huuru ehuru; arụsị ha+ aghọọla ibu anụ ọhịa na anụ ụlọ ga na-ebu. Ibu ha, bụ́ ngwongwo ha, aghọọla ibu arọ nke anụmanụ ike gwụrụ ga na-ebu.
52 “Ya mere, lee! oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-elebara ihe oyiyi ya a pịrị apị anya.+ Onye a mara ube ga-asụkwa ude n’ala ya dum.”+