Abụ Ọma 107:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na o tiwawo ibo ụzọ e ji ọla kọpa rụọ,+Ọ gbajiwokwa ọbụna ígwè e ji atụchi ha.+ Aịzaya 45:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “M ga-ebutere gị ụzọ,+ m ga-eme ka ala dị mkputamkpu dị larịị.+ M ga-akụri ibo ụzọ ndị e ji ọla kọpa rụọ, m ga-agbajikwa ígwè e ji atụchi ha.+ Emọs 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-agbajikwa ihe ntụchi Damaskọs,+ bipụ onye bi na Bikat-evin, bipụkwa onye ji mkpanaka eze na Bet-iden; a ga-adọrọ ndị Siria n’agha laa Kia,”+ ka Jehova kwuru.’
2 “M ga-ebutere gị ụzọ,+ m ga-eme ka ala dị mkputamkpu dị larịị.+ M ga-akụri ibo ụzọ ndị e ji ọla kọpa rụọ, m ga-agbajikwa ígwè e ji atụchi ha.+
5 M ga-agbajikwa ihe ntụchi Damaskọs,+ bipụ onye bi na Bikat-evin, bipụkwa onye ji mkpanaka eze na Bet-iden; a ga-adọrọ ndị Siria n’agha laa Kia,”+ ka Jehova kwuru.’