2 Ndị Eze 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ehazaya gbara afọ iri abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara otu afọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Atalaya+ nwa nwa Ọmraị+ bụ́ eze Izrel. 2 Ndị Eze 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị ala ahụ niile wee na-aṅụrị ọṅụ;+ obodo ahụ enweghịkwa nsogbu ọ bụla, ha jikwa mma agha gbuo Atalaya n’ụlọ eze.+ 2 Ihe E Mere 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee na-eje ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere,+ dị nnọọ ka ndị ụlọ Ehab mere; n’ihi na ọ lụrụ nwa Ehab,+ o wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ 2 Ihe E Mere 22:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma Atalaya+ nne Ehazaya hụrụ na nwa ya nwoke anwụọla. O wee bilie gbuo ụmụ eze niile bụ́ ndị si n’ụlọ Juda.+ 2 Ihe E Mere 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ụmụ Atalaya,+ bụ́ ajọ nwaanyị, wabara n’ụlọ ezi Chineke+ buru ọbụna ihe niile dị nsọ+ dị n’ụlọ Jehova nyefee Bel.”+
26 Ehazaya gbara afọ iri abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara otu afọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Atalaya+ nwa nwa Ọmraị+ bụ́ eze Izrel.
20 Ndị ala ahụ niile wee na-aṅụrị ọṅụ;+ obodo ahụ enweghịkwa nsogbu ọ bụla, ha jikwa mma agha gbuo Atalaya n’ụlọ eze.+
6 O wee na-eje ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere,+ dị nnọọ ka ndị ụlọ Ehab mere; n’ihi na ọ lụrụ nwa Ehab,+ o wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+
10 Ma Atalaya+ nne Ehazaya hụrụ na nwa ya nwoke anwụọla. O wee bilie gbuo ụmụ eze niile bụ́ ndị si n’ụlọ Juda.+
7 N’ihi na ụmụ Atalaya,+ bụ́ ajọ nwaanyị, wabara n’ụlọ ezi Chineke+ buru ọbụna ihe niile dị nsọ+ dị n’ụlọ Jehova nyefee Bel.”+