2 Ndị Eze 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Atalaya+ nne Ehazaya+ hụrụ na nwa ya nwoke anwụọla. O wee bilie gbuo ụmụ eze niile.+