2 Ihe E Mere 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe Jehoram chịwara alaeze nna ya, o mere ka ọchịchị ya sie ike, o wee jiri mma agha gbuo ụmụnne ya niile,+ o gbukwara ụfọdụ n’ime ndị isi e nwere n’Izrel. Ndị Rom 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 ha jupụtara n’omume na-ezighị ezi niile,+ ajọ omume niile,+ anyaukwu niile,+ ihe ọjọọ niile,+ jupụtakwa n’anyaụfụ,+ igbu ọchụ,+ esemokwu,+ aghụghọ,+ ụfụ obi,+ bụrụ ndị na-akọsa asịrị,+
4 Mgbe Jehoram chịwara alaeze nna ya, o mere ka ọchịchị ya sie ike, o wee jiri mma agha gbuo ụmụnne ya niile,+ o gbukwara ụfọdụ n’ime ndị isi e nwere n’Izrel.
29 ha jupụtara n’omume na-ezighị ezi niile,+ ajọ omume niile,+ anyaukwu niile,+ ihe ọjọọ niile,+ jupụtakwa n’anyaụfụ,+ igbu ọchụ,+ esemokwu,+ aghụghọ,+ ụfụ obi,+ bụrụ ndị na-akọsa asịrị,+