2 Ndị Eze 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee na-eje ije n’ụzọ ndị eze Izrel+ jere, dị nnọọ ka ndị ụlọ Ehab mere;+ n’ihi na ọ bụ ada Ehab ka ọ lụrụ,+ ọ wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova. 2 Ndị Eze 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Atalaya+ nne Ehazaya+ hụrụ na nwa ya nwoke anwụọla. O wee bilie gbuo ụmụ eze niile.+ 2 Ndị Eze 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe Atalaya nụrụ mkpọtụ nke ndị na-agba ọsọ, ọ bịakwutere ha n’ụlọ Jehova ozugbo.+ 2 Ndị Eze 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee jide ya, o wee bịarute n’akụkụ ụzọ ịnyịnya si abanye+ n’ụlọ eze,+ e wee gbuo ya n’ebe ahụ.+
18 O wee na-eje ije n’ụzọ ndị eze Izrel+ jere, dị nnọọ ka ndị ụlọ Ehab mere;+ n’ihi na ọ bụ ada Ehab ka ọ lụrụ,+ ọ wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.
16 Ha wee jide ya, o wee bịarute n’akụkụ ụzọ ịnyịnya si abanye+ n’ụlọ eze,+ e wee gbuo ya n’ebe ahụ.+