Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 16:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 Ehab wee mee ogwe osisi dị nsọ;+ Ehab wee mekwuo ihe iji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe+ karịa ndị eze niile nke Izrel bụ́ ndị bu ya ụzọ.

  • 1 Ndị Eze 21:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+

  • 2 Ndị Eze 21:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 O wee wughachi ebe ndị dị elu Hezekaya nna ya bibiri,+ o wukwaara Bel ebe ịchụàjà ma mee ogwe osisi dị nsọ, dị nnọọ ka Ehab+ eze Izrel mere. O wee malite ịkpọrọ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe+ isiala,+ na-efekwa ha ofufe.+

  • 2 Ihe E Mere 21:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 kama ị na-eje ije n’ụzọ ndị eze Izrel+ jere wee mee ka Juda na ndị bi na Jeruselem na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ+ n’otu ụzọ ahụ ụlọ Ehab si mee ka a na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ i gbukwara ọbụna ụmụnne gị, bụ́ ndị ezinụlọ nna gị, ndị ka gị onwe gị mma;+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya