-
2 Ndị Eze 23:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 Eze wee nye Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà iwu, tinyere ndị nchụàjà na-esote ya n’ọkwá na ndị nche ọnụ ụzọ,+ ka ha wepụta arịa niile dị n’ụlọ nsọ Jehova, bụ́ ndị e meere Bel+ na ndị e meere ogwe osisi dị nsọ+ na ndị e meere ìgwè ihe niile dị n’eluigwe.+ O wee suo ha ọkụ ná mpụga Jeruselem, na mbara ala Kidrọn,+ o wee kporo ntụ ha bịa na Betel.+
-