2 Ihe E Mere 21:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Kama, ị na-akpa àgwà ka ndị eze Izrel,+ nke mere ka ndị Juda na ndị bi na Jeruselem kpawa àgwà ka ndị akwụna, hapụ Chineke,+ otú ndị ezinụlọ Ehab+ si kpaa àgwà ka ndị akwụna. I gbudịrị ụmụnne gị,+ ndị ezinụlọ nna gị, ndị ka gịnwa mma.
13 Kama, ị na-akpa àgwà ka ndị eze Izrel,+ nke mere ka ndị Juda na ndị bi na Jeruselem kpawa àgwà ka ndị akwụna, hapụ Chineke,+ otú ndị ezinụlọ Ehab+ si kpaa àgwà ka ndị akwụna. I gbudịrị ụmụnne gị,+ ndị ezinụlọ nna gị, ndị ka gịnwa mma.