22 Ọ bụrụkwanụ na unu asị m, ‘Ọ bụ Jehova+ bụ́ Chineke anyị ka anyị tụkwasịrị obi,’+ ọ́ bụghị ya bụ onye Hezekaya+ wepụrụ ebe ndị dị elu ya+ nakwa ebe ịchụàjà ya, ma na-agwa Juda na Jeruselem, sị, ‘N’ihu ebe ịchụàjà a ka unu ga na-akpọ isiala na Jeruselem’?”’+