2 Ihe E Mere 32:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ogwe aka nke nọnyeere ya bụ anụ ahụ́,+ ma, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke anyị nọnyeere anyị inyere anyị aka+ na iburu anyị agha.”+ Ha wee malite inwe obi ike n’ihi ihe Hezekaya eze Juda kwuru.+
8 Ogwe aka nke nọnyeere ya bụ anụ ahụ́,+ ma, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke anyị nọnyeere anyị inyere anyị aka+ na iburu anyị agha.”+ Ha wee malite inwe obi ike n’ihi ihe Hezekaya eze Juda kwuru.+