Aịzaya 36:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụrụkwanụ na ị sị m, ‘Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke anyị ka anyị tụkwasịrị obi,’ ọ́ bụghị ya bụ onye Hezekaya wepụrụ ebe ndị dị elu ya+ nakwa ebe ịchụàjà ya,+ ma na-agwa Juda na Jeruselem, sị, ‘N’ihu ebe ịchụàjà a ka unu ga na-akpọ isiala?”’+
7 Ọ bụrụkwanụ na ị sị m, ‘Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke anyị ka anyị tụkwasịrị obi,’ ọ́ bụghị ya bụ onye Hezekaya wepụrụ ebe ndị dị elu ya+ nakwa ebe ịchụàjà ya,+ ma na-agwa Juda na Jeruselem, sị, ‘N’ihu ebe ịchụàjà a ka unu ga na-akpọ isiala?”’+