-
2 Ihe E Mere 31:1Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
31 Ozugbo ha mechara ihe a dum, ndị Izrel niile+ nọ n’ebe ahụ gara n’obodo ndị dị na Juda.+ Ha wee kụrisịa ogidi nsọ dị iche iche,+ gbutusịakwa ogwe osisi ndị dị nsọ+ ma kwatuo ebe ndị dị elu+ na ebe ịchụàjà+ ndị dị na Juda+ na Benjamin dum nakwa n’Ifrem+ na Manase+ ruo mgbe ha mechara. E mesịa, ụmụ Izrel niile laghachiri n’obodo ha, onye nke ọ bụla n’ihe nketa ya.
-