Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 7:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 “N’aka nke ọzọ, nke a bụ ihe unu ga-eme ha: Unu ga-akwatusị ebe ịchụàjà ha,+ unu ga-akụtusịkwa ogidi nsọ ha,+ unu ga-akwatusịkwa+ ogwe osisi ha dị nsọ,+ unu ga-akpọkwa ihe oyiyi ha a pịrị apị ọkụ.+

  • 2 Ndị Eze 18:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ọ bụ ya wepụrụ ebe ndị dị elu,+ kụrisịa ogidi nsọ+ ma gbutuo ogwe osisi dị nsọ,+ gwerisịakwa agwọ ọla kọpa ahụ+ Mozis mere;+ n’ihi na ruo n’oge ahụ, ụmụ Izrel nọ na-esurere ya ihe nsure ọkụ,+ a nọkwa na-akpọ ya arụsị agwọ ọla kọpa.+

  • 2 Ihe E Mere 34:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 N’afọ nke asatọ nke ọchịchị ya, mgbe ọ ka bụ nwata,+ ọ malitere ịchọ+ Chineke Devid nna nna ya. N’afọ nke iri na abụọ, ọ malitekwara ikpochapụ+ ebe ndị dị elu+ na ogwe osisi dị nsọ+ na ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ na Juda na Jeruselem.

  • 1 Ndị Kọrịnt 10:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ya mere, ndị m hụrụ n’anya, gbaaranụ+ ikpere arụsị ọsọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya