Ọpụpụ 34:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, unu ga-akụrikwa ogidi nsọ ha, unu ga-egbutusị ogwe osisi ha dị nsọ.+ Diuterọnọmi 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu ga-ebibicha+ ebe niile mba ndị unu na-anapụ ala ha na-anọ efe chi ha, ya bụ, n’ugwu dị elu na n’obere ugwu dị iche iche nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+
13 Ma unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, unu ga-akụrikwa ogidi nsọ ha, unu ga-egbutusị ogwe osisi ha dị nsọ.+
2 Unu ga-ebibicha+ ebe niile mba ndị unu na-anapụ ala ha na-anọ efe chi ha, ya bụ, n’ugwu dị elu na n’obere ugwu dị iche iche nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+