Diuterọnọmi 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Akụrụla onwe gị ụdị osisi ọ bụla ka ọ bụrụ ogwe osisi dị nsọ n’akụkụ ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke gị, nke ị ga-ewuru onwe gị.+
21 “Akụrụla onwe gị ụdị osisi ọ bụla ka ọ bụrụ ogwe osisi dị nsọ n’akụkụ ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke gị, nke ị ga-ewuru onwe gị.+