Ọpụpụ 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Akpọrọla chi ha isiala, ekwekwala ka a rata gị ife ha ofufe, emekwala ihe ọ bụla ga-eyi ihe niile ha rụrụ,+ kama ị ghaghị ịkwatu ha, ị ghaghịkwa ịkụtu ogidi+ nsọ ha. 2 Ndị Eze 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee sị ya: “Soro m gaa ka ị hụ otú m ga-esi mee ka a ghara ịma Jehova aka.”+ Ha wee buru ya n’ụgbọ ịnyịnya agha ya na-aga. 2 Ihe E Mere 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee wepụsịa ebe ịchụàjà ndị mba ọzọ+ na ebe ndị dị elu+ ma kụtusịa ogidi nsọ dị iche iche,+ gbutusịakwa ogwe osisi ndị dị nsọ.+
24 Akpọrọla chi ha isiala, ekwekwala ka a rata gị ife ha ofufe, emekwala ihe ọ bụla ga-eyi ihe niile ha rụrụ,+ kama ị ghaghị ịkwatu ha, ị ghaghịkwa ịkụtu ogidi+ nsọ ha.
16 O wee sị ya: “Soro m gaa ka ị hụ otú m ga-esi mee ka a ghara ịma Jehova aka.”+ Ha wee buru ya n’ụgbọ ịnyịnya agha ya na-aga.
3 O wee wepụsịa ebe ịchụàjà ndị mba ọzọ+ na ebe ndị dị elu+ ma kụtusịa ogidi nsọ dị iche iche,+ gbutusịakwa ogwe osisi ndị dị nsọ.+