2 Ihe E Mere 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E mesịa, mmadụ niile gara n’ụlọ Bel wee kwatuo ya;+ ha kụrisịkwara ebe dị iche iche a na-achụrụ ya àjà+ na ihe oyiyi ya dị iche iche.+ Ha gbukwara+ Matan+ bụ́ onye nchụàjà Bel n’ihu ebe ịchụàjà ndị ahụ.
17 E mesịa, mmadụ niile gara n’ụlọ Bel wee kwatuo ya;+ ha kụrisịkwara ebe dị iche iche a na-achụrụ ya àjà+ na ihe oyiyi ya dị iche iche.+ Ha gbukwara+ Matan+ bụ́ onye nchụàjà Bel n’ihu ebe ịchụàjà ndị ahụ.