18 E mesịa, ndị ala ahụ niile bịara n’ụlọ Bel ma kwatuo ebe dị iche iche a na-achụrụ ya àjà;+ ha kụrisịkwara ihe oyiyi ya dị iche iche.+ Ha gbukwara Matan+ bụ́ onye nchụàjà Bel n’ihu ebe ịchụàjà ndị ahụ.+
Onye nchụàjà wee họpụta ndị nlekọta ga na-elekọta ụlọ Jehova.+