Ọpụpụ 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Egbula ọchụ.+ 2 Ihe E Mere 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe Jehoram chịwara alaeze nna ya, o mere ka ọchịchị ya sie ike, o wee jiri mma agha gbuo ụmụnne ya niile,+ o gbukwara ụfọdụ n’ime ndị isi e nwere n’Izrel.
4 Mgbe Jehoram chịwara alaeze nna ya, o mere ka ọchịchị ya sie ike, o wee jiri mma agha gbuo ụmụnne ya niile,+ o gbukwara ụfọdụ n’ime ndị isi e nwere n’Izrel.