Ọpụpụ 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha ga-arụkwara m ebe nsọ, n’ihi na m ga-ebi n’etiti ha.+ Joshụa 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee gbakọọ na Shaịlo.+ Ha wee maa ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ ebe ọ bụ na e meriwo ala ahụ n’ihu ha.+ 1 Samuel 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nwoke ahụ na-esi n’obodo ya agbago kwa afọ ịkpọ isiala+ na ịchụrụ Jehova nke ụsụụ ndị agha àjà na Shaịlo.+ Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ụmụ Ilaị ndị ikom abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas,+ bụ ndị nchụàjà Jehova.+
18 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee gbakọọ na Shaịlo.+ Ha wee maa ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ ebe ọ bụ na e meriwo ala ahụ n’ihu ha.+
3 Nwoke ahụ na-esi n’obodo ya agbago kwa afọ ịkpọ isiala+ na ịchụrụ Jehova nke ụsụụ ndị agha àjà na Shaịlo.+ Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ụmụ Ilaị ndị ikom abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas,+ bụ ndị nchụàjà Jehova.+