1 Ndị Eze 12:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ihe a wee bụrụ ihe na-eme ka ndị Izrel mehie,+ ha wee malite ịga n’ihu nke ahụ dị na Dan. 1 Ndị Eze 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ihe a wee ghọọ ihe mere ka ezinụlọ Jeroboam+ mehie, bụrụkwa ihe ga-eme ka e kpochapụ ha ma laa ha n’iyi n’elu ala.+ 1 Ndị Eze 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-agbahapụ Izrel+ n’ihi mmehie niile Jeroboam mehiere, ndị o jikwa mee ka Izrel mehie.”+
34 Ihe a wee ghọọ ihe mere ka ezinụlọ Jeroboam+ mehie, bụrụkwa ihe ga-eme ka e kpochapụ ha ma laa ha n’iyi n’elu ala.+