2 Ndị Eze 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Yuraịja+ onye nchụàjà wee wuo ebe ịchụàjà+ ahụ. Dị ka ihe niile Eze Ehaz si Damaskọs zitere ya si dị, ọ bụ otú ahụ ka Yuraịja onye nchụàjà mere ya, na-echere mgbe Eze Ehaz ga-esi Damaskọs lọta.
11 Yuraịja+ onye nchụàjà wee wuo ebe ịchụàjà+ ahụ. Dị ka ihe niile Eze Ehaz si Damaskọs zitere ya si dị, ọ bụ otú ahụ ka Yuraịja onye nchụàjà mere ya, na-echere mgbe Eze Ehaz ga-esi Damaskọs lọta.