Jeremaya 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Ụmụ na-enupụ isi, lọghachinụ. M ga-eme ka unu kwụsị inupụ isi.”+ “Lee anyị! Anyị abịakwutela gị,N’ihi na ọ bụ gị, Jehova, bụ Chineke anyị.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:22 Jeremaya, p. 72
22 “Ụmụ na-enupụ isi, lọghachinụ. M ga-eme ka unu kwụsị inupụ isi.”+ “Lee anyị! Anyị abịakwutela gị,N’ihi na ọ bụ gị, Jehova, bụ Chineke anyị.+