Ndị Hibru 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụrụ n’ezie na izu okè+ sitere n’ọrụ nchụàjà+ nke ụmụ Livaị na-arụ, (n’ihi na o so n’Iwu+ ahụ e nyere ndị Izrel) ọ̀ ka ga-adị mkpa+ ka onye nchụàjà ọzọ bilite, bụ́ onye e kwuru na ọ dị ka Melkizedek,+ ọ bụghị dị ka Erọn? Ndị Hibru 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, a na-akagbu iwu ahụ nke bu ụzọ n’ihi adịghị ike ya+ nakwa adịghị irè ya.+
11 Ọ bụrụ n’ezie na izu okè+ sitere n’ọrụ nchụàjà+ nke ụmụ Livaị na-arụ, (n’ihi na o so n’Iwu+ ahụ e nyere ndị Izrel) ọ̀ ka ga-adị mkpa+ ka onye nchụàjà ọzọ bilite, bụ́ onye e kwuru na ọ dị ka Melkizedek,+ ọ bụghị dị ka Erọn?