2 Ndị Kọrịnt 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na ọ bụrụ na Iwu Mosis nke na-ama ndị mmadụ ikpe+ dị ebube,+ ọrụ na-enyere ndị mmadụ aka ịghọ ndị ezi omume kwesịrị ịdị ebube karịa ya.+
9 N’ihi na ọ bụrụ na Iwu Mosis nke na-ama ndị mmadụ ikpe+ dị ebube,+ ọrụ na-enyere ndị mmadụ aka ịghọ ndị ezi omume kwesịrị ịdị ebube karịa ya.+